Ọnụọgụgụ 6:1
Numbers 6:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị gwara Mosis sị,
Numbers 6:1 in English
Numbers 6:1 · Berean Standard Bible
And the LORD said to Moses,
Context
1Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 2Gwa ndị Izrel sị ha, “Mgbe nwoke maọbụ nwanyị ṅụrụ iyi* o ji kpebie ikwe nkwa pụrụ iche nke ikewapụ onwe ya nye Onyenwe anyị dịka onye Nazirait, 3ha ga-ekewapụ onwe ha site na ịṅụ mmanya, maọbụ detụ ihe ọṅụṅụ ọbụla na-aba nʼanya ire. Ha agaghị aṅụ mmiri mkpụrụ vaịnị, ọ gaghị ata mkpụrụ vaịnị ọhụrụ maọbụ nke a mịkpọrọ amịkpọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.