Native Bible

Numbers 33:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ Libna bịaruo Rissa ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Numbers 33:21 in English

Numbers 33:21 · Berean Standard Bible

They set out from Libnah and camped at Rissah.

Context

19Ha hapụrụ Ritma bịaruo Rimon-Perez ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 20Ha hapụrụ Rimon-Perez bịaruo Libna ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 21Ha hapụrụ Libna bịaruo Rissa ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 22Ha hapụrụ Rissa bịaruo Kehelata ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 23Ha hapụrụ Kehelata bịaruo nʼugwu Shefa ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.