Native Bible

Numbers 2:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ na narị ise (40,500).

Numbers 2:19 in English

Numbers 2:19 · Berean Standard Bible

and his division numbers 40,500.

Context

17Ka ụlọ nzute na-azọli ije, ụlọ ikwu ndị Livayị ga-anọ nʼetiti ụlọ ikwu ndị ọzọ. Ha ga-ebili ije nʼusoro dịka ha si maa ụlọ ikwu ha. Ndị ọbụla nʼọnọdụ ha, nʼokpuru ọkọlọtọ nke na-akọwa ndị ha bụ. 18Nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ka ebo Ifrem ga-ama ụlọ ikwu ha dịka ọkọlọtọ ha si dị. Onyendu ha bụ Elishama nwa Amihud. 19Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ na narị ise (40,500). 20Ebo Manase ga-amakwa ụlọ ikwu nʼakụkụ ha. Onyendu ha bụ Gamaliel nwa Pedazo. 21Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku atọ, puku abụọ na narị abụọ (32,200).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.