Native Bible

Numbers 18:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ikpe ọmụma agaghị adịrị unu mgbe unu na-eri ya ma ọ bụrụ na unu chere onyinye ndị ahụ kachasị mma nʼihu Onyenwe anyị. Ma kpachapụnụ anya hụ na unu e merụghị onyinye ndị a dị nsọ ụmụ Izrel webatara. Ọ bụrụ na unu emee nke a, unu ga-anwụ.’ ” 18:8 Ndị nchụaja na ndị Livayị enweghị oke, maọbụ ihe nketa ọbụla, dịka ebo ndị ọzọ. Ihe ndị Livayị ketara bụ naanị obodo ụfọdụ ebe ha ga-ebi na ala ebe anụ ụlọ ha ga na-ata ahịhịa. Nʼihi i ji tie ha aka nʼobi, ọ bụ ha nwe onyinye otu ụzọ nʼime ụzọ iri ha na-anata site nʼaka ụmụ Izrel, nke a dị nʼamaokwu. 18:25-32 Ọ bụ oke ha iri ụfọdụ ihe ndị Izrel ji chụọ aja, Dit 18:1-8 ọzọkwa, ha nwere ike iri onyinye ndị ọzọ niile e chere nʼihu ebe ịchụ aja, ha na ndị ezinaụlọ ha, ma ọ gaghị abụ nʼime ụlọ nzute ahụ 18:11.

Numbers 18:32 in English

Numbers 18:32 · Berean Standard Bible

Once you have presented the best part of it, you will not incur guilt because of it. But you must not defile the sacred offerings of the Israelites, or else you will die.’”

Context

30“Gwa ndị Livayị okwu sị ha, ‘Mgbe unu wetara akụkụ onyinye ndị ahụ kachasị mma, a ga-agụnyere unu ya dịka a ga-asị na ọ bụ onyinye unu si nʼebe ịzọcha ọka, na nʼebe ịzọcha mmanya vaịnị unu weta. 31Unu na ezinaụlọ unu nwere ike iri ndị fọdụrụ nʼụlọ unu, maọbụ nʼebe ọbụla masịrị unu, nʼihi na ha bụ ụgwọ ọrụ unu nʼihi ozi niile unu jere nʼụlọ nzute. 32Ikpe ọmụma agaghị adịrị unu mgbe unu na-eri ya ma ọ bụrụ na unu chere onyinye ndị ahụ kachasị mma nʼihu Onyenwe anyị. Ma kpachapụnụ anya hụ na unu e merụghị onyinye ndị a dị nsọ ụmụ Izrel webatara. Ọ bụrụ na unu emee nke a, unu ga-anwụ.’ ” 18:8 Ndị nchụaja na ndị Livayị enweghị oke, maọbụ ihe nketa ọbụla, dịka ebo ndị ọzọ. Ihe ndị Livayị ketara bụ naanị obodo ụfọdụ ebe ha ga-ebi na ala ebe anụ ụlọ ha ga na-ata ahịhịa. Nʼihi i ji tie ha aka nʼobi, ọ bụ ha nwe onyinye otu ụzọ nʼime ụzọ iri ha na-anata site nʼaka ụmụ Izrel, nke a dị nʼamaokwu. 18:25-32 Ọ bụ oke ha iri ụfọdụ ihe ndị Izrel ji chụọ aja, Dit 18:1-8 ọzọkwa, ha nwere ike iri onyinye ndị ọzọ niile e chere nʼihu ebe ịchụ aja, ha na ndị ezinaụlọ ha, ma ọ gaghị abụ nʼime ụlọ nzute ahụ 18:11.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.