Native Bible

Numbers 13:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hoshea nwa Nun, onye si nʼebo Ifrem

Numbers 13:8 in English

Numbers 13:8 · Berean Standard Bible

from the tribe of Ephraim, Hoshea son of Nun;

Context

6Kaleb nwa Jefune, onye si nʼebo Juda. 7Igal nwa Josef, onye si nʼebo Isaka. 8Hoshea nwa Nun, onye si nʼebo Ifrem 9Palti nwa Rafu, onye si nʼebo Benjamin. 10Gadiel nwa Sodi, onye si nʼebo Zebụlọn.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.