Native Bible

Nehemiah 7:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Betlehem na Netofa, otu narị na iri asatọ na asatọ (188),

Nehemiah 7:26 in English

Nehemiah 7:26 · Berean Standard Bible

the men of Bethlehem and Netophah, 188;

Context

24nke Harif, otu narị na iri na abụọ (112), 25nke Gibiọn, iri itoolu na ise (95). 26Ndị ikom Betlehem na Netofa, otu narị na iri asatọ na asatọ (188), 27ndị Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128), 28ndị Bet-Azmavet, iri anọ na abụọ (42),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.