Native Bible

Nehemiah 7:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke Bebai, narị isii na iri abụọ na asatọ (628),

Nehemiah 7:16 in English

Nehemiah 7:16 · Berean Standard Bible

the descendants of Bebai, 628;

Context

14nke Zakai, narị asaa na iri isii (760), 15nke Binui, narị isii na iri anọ na asatọ (648), 16nke Bebai, narị isii na iri abụọ na asatọ (628), 17nke Azgad, puku abụọ, na narị atọ na iri abụọ na abụọ (2,322), 18nke Adonikam, narị isii na iri isii na asaa (667),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.