Native Bible

Nehemiah 7:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke Elam, otu puku, na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254),

Nehemiah 7:12 in English

Nehemiah 7:12 · Berean Standard Bible

the descendants of Elam, 1,254;

Context

10nke Ara, narị isii na iri ise na abụọ (652), 11nke Pahat-Moab site nʼụmụ Jeshua na Joab, puku abụọ, na narị asatọ na iri na asatọ (2,818), 12nke Elam, otu puku, na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254), 13nke Zatu, narị asatọ na iri anọ na ise (845), 14nke Zakai, narị asaa na iri isii (760),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.