Native Bible

Nehemiah 5:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke m biko, echefula ihe m meere ndị a, gọzie m nʼụzọ nke gị. 5:18 Maọbụ, ụmụ nnụnụ

Nehemiah 5:19 in English

Nehemiah 5:19 · Berean Standard Bible

Remember me favorably, O my God, for all that I have done for this people.

Context

17Ma otu ọ dị, ndịisi Juu ọnụọgụgụ ha dị otu narị na iri na ise na-eri nri na tebul m, tinyere ndị na-abịakwute anyị site na mba ndị dị anyị gburugburu. 18Ihe na-ezu nri a na-eri nʼụlọ m kwa ụbọchị bụ otu ehi na atụrụ isii gbara abụba, na ọtụtụ ọkụkụ,* na ụdị mmanya dị iche iche a na-ebubata kwa ụbọchị iri ọbụla. Nʼagbanyeghị nke a, ọ dịghị mgbe ọbụla m nara site nʼaka ha ụtụ ihe oriri nke onye na-achị ala kwesiri inweta, nʼihi na ha onwe ha nọ na mkpa dị ukwuu. 19Chineke m biko, echefula ihe m meere ndị a, gọzie m nʼụzọ nke gị. 5:18 Maọbụ, ụmụ nnụnụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.