Nehemaya 3:32
Nehemiah 3:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ọkpụ ụzụ ọlaedo na ndị ahịa rụchara ọrụ iwuzi akụkụ mgbidi nke fọdụrụ, site nʼetiti ọnụụlọ ahụ dị nʼelu nkuku mgbidi ahụ ruo nʼỌnụ Ụzọ Ama Atụrụ. 3:16 Bụ ụlọ obibi ochie ndị nche, nke Devid wuru maka ndị agha na-eche ya nche mgbe ọ bụ eze. 2Sa 23:8-39
Nehemiah 3:32 in English
Nehemiah 3:32 · Berean Standard Bible
And between the upper room above the corner and the Sheep Gate, the goldsmiths and merchants made repairs.
Context
30Hananaya nwa Shelemaya na Hanun nwa Zalaf nke isii, wuziri akụkụ mgbidi nke ọzọ. Meshulam nwa Berekaya wuziri akụkụ mgbidi na-esota, bụkwa nke dị nʼihu ụlọ obibi ya. 31Malkija ọkpụ ụzụ ọlaedo wuziri akụkụ na-esota ruo nʼụlọ ahụ ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ndị na-azụ ahịa na-anọkọ. Ụlọ a dị na ncherita ihu Ọnụ Ụzọ Ama Nnyocha. Malkija sitekwara nʼebe ahụ wuzie mgbidi ahụ ruo nʼọnụụlọ ahụ dị nʼelu nkuku mgbidi ahụ. 32Ndị ọkpụ ụzụ ọlaedo na ndị ahịa rụchara ọrụ iwuzi akụkụ mgbidi nke fọdụrụ, site nʼetiti ọnụụlọ ahụ dị nʼelu nkuku mgbidi ahụ ruo nʼỌnụ Ụzọ Ama Atụrụ.
3:16 Bụ ụlọ obibi ochie ndị nche, nke Devid wuru maka ndị agha na-eche ya nche mgbe ọ bụ eze. 2Sa 23:8-39
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.