Nehemaya 12:47
Nehemiah 12:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, nʼoge Zerubabel na Nehemaya, ndị Izrel niile na-ewebata onyinye e ji akwagide ọrụ ndị ọbụ abụ, na ndị nche, na ndị Livayị. Ha kewapụtakwara oke ruru ndị Livayị ndị ọzọ iche, ndị Livayị nʼonwe ha kwa, kewapụtara oke ruru ụmụ Erọn nʼime ihe e nyere ha dịka e si nye ya nʼiwu. 12:1 Ezra nke a, abụghị Ezra onye nchụaja. Onye bụ ọka nʼihe gbasara iwu Onyenwe anyị, nke si nʼezinaụlọ Seraya. Gụọ akwụkwọ Ezr 7:1-5 12:14 Shekanaya ọtụtụ akwụkwọ ndị Hibru na-ede Shebayana
Nehemiah 12:47 in English
Nehemiah 12:47 · Berean Standard Bible
So in the days of Zerubbabel and Nehemiah, all Israel contributed the daily portions for the singers and gatekeepers. They also set aside daily portions for the Levites, and the Levites set aside daily portions for the descendants of Aaron.
Context
45Nʼihi na ha na-arụ ọrụ Chineke ahụ ha ketara ịrụ, ya na ọrụ ido ndị mmadụ na ihe ọbụla nsọ. Otu a kwa ka ndị ọbụ abụ, na ndị na-eche nche sị arụkwa ọrụ a dịka iwu Devid na Solomọn nwa ya nyere si dị. 46Ọ bụ nʼoge Devid na Asaf ka e bidoro inwe ndị ndu abụ ito na ikele Chineke. 47Ya mere, nʼoge Zerubabel na Nehemaya, ndị Izrel niile na-ewebata onyinye e ji akwagide ọrụ ndị ọbụ abụ, na ndị nche, na ndị Livayị. Ha kewapụtakwara oke ruru ndị Livayị ndị ọzọ iche, ndị Livayị nʼonwe ha kwa, kewapụtara oke ruru ụmụ Erọn nʼime ihe e nyere ha dịka e si nye ya nʼiwu.
12:1 Ezra nke a, abụghị Ezra onye nchụaja. Onye bụ ọka nʼihe gbasara iwu Onyenwe anyị, nke si nʼezinaụlọ Seraya. Gụọ akwụkwọ Ezr 7:1-5
12:14 Shekanaya ọtụtụ akwụkwọ ndị Hibru na-ede Shebayana
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.