Nehemaya 10:26
Nehemiah 10:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ahaya, Hanan, Anan,
Nehemiah 10:26 in English
Nehemiah 10:26 · Berean Standard Bible
Ahijah, Hanan, Anan,
Context
24Halohesh, Pilha, Shobek, 25Rehum, Hashabna, Maaseia, 26Ahaya, Hanan, Anan, 27Maluk, Harim na Baana. 28“Ndị ọzọ fọdụrụ bụ ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị nche, ndị ọbụ abụ, ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ndị ahụ niile sitere nʼirube isi nʼiwu Chineke wezuga onwe ha site nʼebe ndị mba ọzọ ahụ bi ha gburugburu nọ, ha na ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom, bụ ndị niile tozuru ịghọta ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.