Mak 6:55
Mark 6:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha gbaara ọsọ gaa nʼobodo nta niile dị ebe ahụ gburugburu butere ya ndị ọrịa nʼute ebe ọbụla ha nụrụ na ọ nọ.
Mark 6:55 in English
Mark 6:55 · Berean Standard Bible
and ran through that whole region, carrying the sick on mats to wherever they heard He was.
Context
53Mgbe ha gafere nʼofe nke ọzọ, ha rutere nʼala Genesaret ebe ha kedoro ụgbọ ha. 54Ma ngwangwa ha pụtara nʼụgbọ, ndị nọ nʼebe ahụ matara onye ọ bụ. 55Ha gbaara ọsọ gaa nʼobodo nta niile dị ebe ahụ gburugburu butere ya ndị ọrịa nʼute ebe ọbụla ha nụrụ na ọ nọ. 56Ebe ọbụla ọ bara, nʼobodo ukwu maọbụ na obodo nta, maọbụ nʼubi, ndị mmadụ na-ebute ndị ọrịa nibe ha nʼahịa. Ha rịọrọ ya ka o kwere ka ha metụ ọ bụladị ọnụnụ uwe ya aka; ndị niile metụrụ ya aka nwetara ọgwụgwọ.
6:3 Onye ọkpọ ntu maọbụ onye ǹka
6:3 Nʼime ụfọdụ akwụkwọ nsọ ị ga-ahụ Joses.
6:37 Otu denarị bụ ihe a na-akwụ dị ka ụgwọ ọrụ otu ụbọchị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.