Mak 4:41
Mark 4:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha niile tụrụ egwu, jụrịta onwe ha sị, “Onye bụ onye a? Ọ bụladị ifufe na ebili mmiri na-erubere ya isi!” 4:12 Aịz 6:9,10 4:17 Maọbụ, daa mba 4:19 Oge a nke anyị nọ nʼime ya 4:21 Maọbụ, ihe ịdọba oriọna
Mark 4:41 in English
Mark 4:41 · Berean Standard Bible
Overwhelmed with fear, they asked one another, “Who is this, that even the wind and the sea obey Him?”
Context
39Ọ biliri ọtọ, baara ifufe ahụ mba sịkwa osimiri ahụ, “Kwụsị! Dere jii!” Ifufe ahụ kwụsịrị, ebe niile dajụrụ deere jii. 40Ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya, “Gịnị mere unu ji atụ oke egwu? Ọ bụ na unu enwebeghị okwukwe?” 41Ha niile tụrụ egwu, jụrịta onwe ha sị, “Onye bụ onye a? Ọ bụladị ifufe na ebili mmiri na-erubere ya isi!”
4:12 Aịz 6:9,10
4:17 Maọbụ, daa mba
4:19 Oge a nke anyị nọ nʼime ya
4:21 Maọbụ, ihe ịdọba oriọna
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.