Mark 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ụbọchị ole na ole gafesịrị, ọ bataghachiri na Kapanọm. Ndị mmadụ nụrụ na ọ lọghachila.
Mark 2:1 in English
Mark 2:1 · Berean Standard Bible
A few days later Jesus went back to Capernaum. And when the people heard that He was home,
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.