Mak 15:47
Mark 15:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Meri Magdalin na Meri nne Josef hụkwara ebe e bubara ahụ ya. 15:13 Nʼụzọ dị otu a a jụrụ Jisọs Kraịst. 15:28 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Luk 22:37. 15:34 Abụ 22:1 15:40 Nʼasụsụ Griik Joses bụkwa Josef.
Mark 15:47 in English
Mark 15:47 · Berean Standard Bible
Mary Magdalene and Mary the mother of Joseph * saw where His body was placed.
Context
45Mgbe ọchịagha ahụ gwara ya na ọ nwụọla, o kwere ka Josef buru ahụ ya. 46Josef zụtara akwa ọcha linin, wedata ahụ ya jiri akwa ahụ fụchie ya. O buuru ya buba ya nʼime ili nke o gwuru nʼime nkume. Emesịa o nuketara otu nkume buru ibu, jiri ya mechie ọnụ ụzọ ili ahụ. 47Meri Magdalin na Meri nne Josef hụkwara ebe e bubara ahụ ya.
15:13 Nʼụzọ dị otu a a jụrụ Jisọs Kraịst.
15:28 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Luk 22:37.
15:34 Abụ 22:1
15:40 Nʼasụsụ Griik Joses bụkwa Josef.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.