Native Bible

Mark 12:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Nʼezie agwa m unu, nwanyị a di ya nwụrụ anwụ, bụkwa ogbenye, etinyela ego nʼime igbe onyinye a karịa ndị ọzọ.

Mark 12:43 in English

Mark 12:43 · Berean Standard Bible

Jesus called His disciples to Him and said, “Truly I tell you, this poor widow has put more than all the others into the treasury.

Context

41Ọ nọdụrụ ala na ncherita ihu ebe igbe onyinye dị, sị ebe ahụ na-ahụ otu igwe mmadụ ahụ si etinye ego ha nʼime igbe onyinye. Ọtụtụ ndị ọgaranya tụnyere ego buru ibu. 42Otu nwanyị bụ ogbenye, nke di ya nwụrụ anwụ, bịara tinye mkpụrụ ego ọla abụọ nke pụtara otu peni. 43Ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Nʼezie agwa m unu, nwanyị a di ya nwụrụ anwụ, bụkwa ogbenye, etinyela ego nʼime igbe onyinye a karịa ndị ọzọ. 44Nʼihi na ndị ọzọ sitere nʼịba ụba nke ego ha nwere tinye, ma nwanyị a sitere nʼogbenye ya tinye ihe niile o nwere, ọ bụladị ihe niile o ji biri.” 12:11 Abụ 118:22,23 12:14 Nke a bụ ụtụ a na-ekenye ndị na-abụghị diala obodo Rom ka ha kwụọ. 12:26 Ọpụ 3:6 12:30 Dit 6:4,5 12:31 Lev 19:18 12:36 Abụ 110:1 12:38 Ya bụ ndị Farisii

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.