Native Bible

Matthew 6:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, unu echegbula onwe unu banyere echi, nʼihi na echi ga-echere onwe ya. Nsogbu nke ụbọchị taa ezuorola ụbọchị taa. 6:13 Akwụkwọ ochie ụfọdụ na-emechi ekpere a nʼụzọ dị otu a, nʼihi nʼalaeze bụ nke gị, ike na otuto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 6:27 Maọbụ, otu kubit nʼogologo ya

Matthew 6:34 in English

Matthew 6:34 · Berean Standard Bible

Therefore do not worry about tomorrow, for tomorrow will worry about itself. Today has enough trouble of its own.

Context

32Ọ bụ ihe ndị a ka ndị na-amaghị Chineke na-achọsi ike. Ma Nna unu bi nʼeluigwe maara na ọ dị unu mkpa. 33Ma burunu ụzọ chọọ alaeze ya na ezi omume ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile. 34Ya mere, unu echegbula onwe unu banyere echi, nʼihi na echi ga-echere onwe ya. Nsogbu nke ụbọchị taa ezuorola ụbọchị taa. 6:13 Akwụkwọ ochie ụfọdụ na-emechi ekpere a nʼụzọ dị otu a, nʼihi nʼalaeze bụ nke gị, ike na otuto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 6:27 Maọbụ, otu kubit nʼogologo ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.