Native Bible

Matthew 27:59 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Josef buuru ozu ya, were ezi akwa ọcha linin na-enwu enwu fụchie ya,

Matthew 27:59 in English

Matthew 27:59 · Berean Standard Bible

So Joseph took the body, wrapped it in a clean linen cloth,

Context

57Mgbe o ruru anyasị, otu onye ọgaranya si Arimatia aha ya bụ Josef. Onye ya onwe ya bụkwa onye na-eso ụzọ Jisọs, 58jekwuuru Pailet rịọọ ya ka e bunye ya ozu Jisọs. Pailet nyere iwu ka e bunye ya ozu ahụ. 59Josef buuru ozu ya, were ezi akwa ọcha linin na-enwu enwu fụchie ya, 60ma gaa lie ya nʼili ọhụrụ nke o gwuuru onwe ya, nʼetiti nkume. O jikwa otu nkume buru ibu kpuchie ọnụ ụzọ ili ahụ, hapụ ya laa. 61Meri Magdalin na Meri nke ọzọ nọ na-ebe ahụ, ha nọdụrụ ala na ncherita ihu ili ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.