Native Bible

Matthew 25:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ndị a ga-aba nʼịta ahụhụ ebighị ebi. Ma ndị ezi omume ga-aba na ndụ ebighị ebi.” 25:7 E mere ka anyị mara na ndị a bụ ndị ha na nwoke ọbụla e dinabeghị. 25:11 Ụmụ agbọghọ ise ndị nzuzu 25:15 Talenti Otu talenti bụ ụgwọ ọnwa iri afọ abụọ nke onye Griik na-arụ ọrụ ụbọchị.

Matthew 25:46 in English

Matthew 25:46 · Berean Standard Bible

And they will go away into eternal punishment, but the righteous into eternal life.”

Context

44“Mgbe ahụ ha ga-azakwa sị, ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ gị ka agụụ na-agụ gị, maọbụ ka akpịrị na-akpọ gị nkụ, maọbụ oge ị bụ onye ọbịa, maọbụ oge ị gba ọtọ, maọbụ oge ị nọ nʼọrịa, maọbụ ị nọ nʼụlọ mkpọrọ, ma anyị elekọtaghị gị?’ 45“Ọ ga-aza ha sị, ‘Eziokwu ahụ bụ nke a, mgbe ahụ unu jụrụ inyere otu nʼime ndị a dị nta aka, ọ bụ m ka unu jụrụ i nyere aka.’ 46“Ndị a ga-aba nʼịta ahụhụ ebighị ebi. Ma ndị ezi omume ga-aba na ndụ ebighị ebi.” 25:7 E mere ka anyị mara na ndị a bụ ndị ha na nwoke ọbụla e dinabeghị. 25:11 Ụmụ agbọghọ ise ndị nzuzu 25:15 Talenti Otu talenti bụ ụgwọ ọnwa iri afọ abụọ nke onye Griik na-arụ ọrụ ụbọchị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.