Matiu 19:30
Matthew 19:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọtụtụ ndị bu ụzọ ga-abụ ndị ikpeazụ, ma ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị bu ụzọ.” 19:4,5 Jen 1:27; Jen 2:24 19:12 Nke a bụ ọnọdụ alụghị di maọbụ nwunye nke mmadụ kpebiri nʼonwe ya. 19:19 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20 19:19 Lev 19:18
Matthew 19:30 in English
Matthew 19:30 · Berean Standard Bible
But many who are first will be last, and the last will be first.
Context
28Jisọs zara sị ya, “Nʼezie agwa m unu, mgbe a ga-agbanwe ihe niile, mgbe Nwa nke Mmadụ ga-anọkwasị nʼelu ocheeze ebube ya, nʼalaeze ahụ, nʼezie, unu bụ ndị na-eso ụzọ m ga-anọkwasị nʼocheeze iri na abụọ ahụ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe. 29Onye ọbụla hapụrụ ụlọ ya, na ụmụnne ya nwoke, na ụmụnne ya nwanyị, na nne ya na nna ya, na ụmụntakịrị ya, maọbụ ala o nwere, soro m, ga-anata dị ka ụgwọ ọrụ okpukpu narị ihe ọ hapụrụ, natakwa alaeze. Ọ ga-eketakwa ndụ ebighị ebi. 30Ma ọtụtụ ndị bu ụzọ ga-abụ ndị ikpeazụ, ma ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị bu ụzọ.”
19:4,5 Jen 1:27; Jen 2:24
19:12 Nke a bụ ọnọdụ alụghị di maọbụ nwunye nke mmadụ kpebiri nʼonwe ya.
19:19 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20
19:19 Lev 19:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.