Native Bible

Matthew 16:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Nʼezie asị m unu, ụfọdụ nʼime ndị guzo nʼebe, agaghị edetụ ọnwụ ire, tụpụ ha ahụ Nwa nke Mmadụ ka ọ na-abịa nʼalaeze ya.” 16:16 Maọbụ, Onye nzọpụta 16:18 Nʼasụsụ ndị Griik Pita pụtara Nkume.

Matthew 16:28 in English

Matthew 16:28 · Berean Standard Bible

Truly I tell you, some who are standing here will not taste death before they see the Son of Man coming in His kingdom.”

Context

26Nʼihi na uru gịnị ka mmadụ nwetara ma ọ bụrụ na o ritechaa ụwa niile nʼuru ma tufuo ndụ ya? Maọbụ gịnị bụ ihe ahụ dị nʼụwa nke mmadụ ga-eji gbanwee ndụ ya? 27Nʼihi na Nwa nke Mmadụ ga-abịa nʼebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya. Mgbe ahụ ka ọ ga-ekpe onye ọbụla ikpe dị ka ọrụ ya si dị. 28“Nʼezie asị m unu, ụfọdụ nʼime ndị guzo nʼebe, agaghị edetụ ọnwụ ire, tụpụ ha ahụ Nwa nke Mmadụ ka ọ na-abịa nʼalaeze ya.” 16:16 Maọbụ, Onye nzọpụta 16:18 Nʼasụsụ ndị Griik Pita pụtara Nkume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.