Native Bible

Matthew 10:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na onye ọbụla ekunye otu nʼime ndị a na-eso ụzọ m mmiri oyi ka ọ ṅụọ, nʼihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, nʼezie, asị m unu, ọ ghaghị ịnata ụgwọ ọrụ ya.” 10:4 Onye so nʼotu ndị Juu chọrọ iji ike kwatuo ọchịchị ndị Rom. 10:8 Nʼakwụkwọ nsọ, ekpenta bụ aha gụnyere ọtụtụ ọrịa na-emetụta anụ ahụ. 10:36 Mai 7:6

Matthew 10:42 in English

Matthew 10:42 · Berean Standard Bible

And if anyone gives even a cup of cold water to one of these little ones because he is My disciple, truly I tell you, he will never lose his reward.”

Context

40“Ndị niile nabatara unu na-anabata m. Mgbe ha nabatara m, ọ bụkwa Onye ahụ zitere m ka ha na-anabata. 41Ọ bụrụ na unu anabata onye amụma nʼihi na ọ bụ onye amụma, unu na onye amụma ahụ ga-enwekọ otu ụgwọ ọrụ. Ọ bụrụkwa na unu anabata onye ezi omume nʼihi ezi omume ya, unu ga-esorokwa ya nata ụgwọ ọrụ nke onye ezi omume. 42Ọ bụrụ na onye ọbụla ekunye otu nʼime ndị a na-eso ụzọ m mmiri oyi ka ọ ṅụọ, nʼihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, nʼezie, asị m unu, ọ ghaghị ịnata ụgwọ ọrụ ya.” 10:4 Onye so nʼotu ndị Juu chọrọ iji ike kwatuo ọchịchị ndị Rom. 10:8 Nʼakwụkwọ nsọ, ekpenta bụ aha gụnyere ọtụtụ ọrịa na-emetụta anụ ahụ. 10:36 Mai 7:6

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.