Native Bible

Luke 9:62 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jisọs sịrị ya, “Onye ọbụla jidere aka nʼọgụ anụ ụlọ na-adọkpụ ma na-ele anya nʼazụ ekwesighị alaeze Chineke.” 9:52 Ha na ndị Izrel enweghị ezi mmekọrịta.

Luke 9:62 in English

Luke 9:62 · Berean Standard Bible

Then Jesus declared, “No one who puts his hand to the plow and then looks back is fit for the kingdom of God.”

Context

60Ma ọ sịrị ya, “Hapụ ndị nwụrụ anwụ ka ha lie ndị nwụrụ anwụ ibe ha. Ma gị gaa kwusaa alaeze nke Chineke.” 61Ma onye ọzọkwa, sịrị ya, “Aga m eso gị, Onyenwe m, ma kwere ka m buru ụzọ gaa sị ndị ezinaụlọ m nọdụnụ nke ọma.” 62Jisọs sịrị ya, “Onye ọbụla jidere aka nʼọgụ anụ ụlọ na-adọkpụ ma na-ele anya nʼazụ ekwesighị alaeze Chineke.” 9:52 Ha na ndị Izrel enweghị ezi mmekọrịta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.