Native Bible

Luke 4:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, ọ bụrụ na ị kpọọ isiala nye m, ha ga-abụ nke gị.”

Luke 4:7 in English

Luke 4:7 · Berean Standard Bible

So if You worship me, it will all be Yours.”

Context

5Ekwensu duuru ya rigoo nʼebe dị elu, gosi ya alaeze niile nke ụwa, nʼotu ntabi anya. 6Ọ gwara ya sị, “M ga-enye gị ikike niile ndị a na ebube ha. Ọ bụ m ka e nyere ha, e nwere m ike inye ha onye ọbụla m chọrọ inye ha. 7Ya mere, ọ bụrụ na ị kpọọ isiala nye m, ha ga-abụ nke gị.” 8Jisọs zara ya sị, “E deela ya: ‘Ị ga-akpọ isiala nye Onyenwe anyị Chineke gị, naanị ya ka ị ga-efekwa.’* ” 9Ekwensu duuru ya gaa Jerusalem, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu ahụ. Ọ sịrị ya, “Ọ bụrụ na ị bụ Ọkpara Chineke, si nʼebe a tụda onwe gị nʼala.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.