Native Bible

Luke 21:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ọ ga-abịakwasị ndị niile bi nʼelu ụwa.

Luke 21:35 in English

Luke 21:35 · Berean Standard Bible

For it will come upon all who dwell on the face of all the earth.

Context

33Eluigwe na ụwa ga-agabiga, ma okwu m enweghị ike ịgabiga. 34“Kpachapụkwanụ anya, unu ekwela ka e bogbuo obi unu site nʼoke oriri na ọṅụṅụ na nchekasị nke ndụ a, site otu a mee ka ụbọchị ahụ bịakwasị unu na mberede, dị ka ọnya. 35Nʼihi na ọ ga-abịakwasị ndị niile bi nʼelu ụwa. 36Nọrọnụ na nche oge niile ma na-ekpekwanụ ekpere ka unu nwee ike ịgbanarị ihe niile gaje ịbịa, ka unu nweekwa ike iguzo nʼihu Nwa nke Mmadụ.” 37Kwa ụbọchị, ọ na-ezi ihe nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ma nʼuhuruchi, ọ na-arịgoro nʼelu Ugwu Oliv ị ga nọọ ọnọdụ abalị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.