Native Bible

Luke 19:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ha achọtaghị ụzọ ọbụla ime ya, nʼihi na mmadụ niile sogidere ya kwenyekwara nʼokwu ya. 19:38 Abụ 118:26 19:46 Aịz 56:7; Jer 7:11

Luke 19:48 in English

Luke 19:48 · Berean Standard Bible

Yet they could not find a way to do so, because all the people hung on His words.

Context

46Ọ sị ha, “E dere ya nʼakwụkwọ nsọ ‘na a ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere’; ma unu emeela ya ‘ọgba ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike.’* ” 47Ụbọchị niile, ọ na-anọ na-akụzi ihe nʼụlọnsọ ukwu ahụ. Ma ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu na ndị ndu nʼetiti ndị mmadụ, nọ na-achọ ụzọ ha ga-esi gbuo ya. 48Ma ha achọtaghị ụzọ ọbụla ime ya, nʼihi na mmadụ niile sogidere ya kwenyekwara nʼokwu ya. 19:38 Abụ 118:26 19:46 Aịz 56:7; Jer 7:11

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.