Luk 18:25
Luke 18:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie, ọ dịrị ịnyịnya kamel mfe isite nʼanya agịga gafee karịa ọgaranya ịbanye nʼalaeze Chineke.”
Luke 18:25 in English
Luke 18:25 · Berean Standard Bible
Indeed, it is easier for a camel to pass through the eye of a needle than for a rich man to enter the kingdom of God.”
Context
23Mgbe ọ nụrụ nke a, o wutere ya nke ukwuu, nʼihi na ọ bụ onye nwere ọtụtụ akụ. 24Jisọs lere ya anya sị, “Lee ka o si bụrụ ihe siri ike bụ ndị ọgaranya ịba nʼalaeze Chineke. 25Nʼezie, ọ dịrị ịnyịnya kamel mfe isite nʼanya agịga gafee karịa ọgaranya ịbanye nʼalaeze Chineke.” 26Ndị nụrụ ya sịrị, “Onye kwanụ ka a ga-azọpụta?” 27Ọ sịrị, “Ihe mmadụ na-apụghị ime, bụ ihe Chineke pụrụ ime.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.