Native Bible

Luke 14:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma lee, otu nwoke ahụ ya zara aza nọkwa nʼihu ya ebe ahụ.

Luke 14:2 in English

Luke 14:2 · Berean Standard Bible

Right there before Him was a man with dropsy.

Context

1Otu ụbọchị izuike, mgbe ọ gara iri ihe nʼụlọ otu onyendu ndị Farisii, ha nọ na-ele ya anya nke ọma. 2Ma lee, otu nwoke ahụ ya zara aza nọkwa nʼihu ya ebe ahụ. 3Jisọs jụrụ ndị Farisii na ndị ozizi iwu sị, “O ziri ezi nʼiwu ịgwọ ọrịa nʼụbọchị izuike ka ọ bụ na o zighị?” 4Ma ha e kwughị okwu ọbụla. Ya mere ọ kpọrọ ya, gwọọ ya ma sị ya laa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.