Luk 10:42
Luke 10:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
maọbụ naanị otu ihe dị mkpa, Meri ahọrọla nke ka mma, nke a na-agaghị anapụkwa ya.” 10:1 Ọ bụ naanị Luk dere banyere nzipụ ezipụrụ ndị ozi iri asaa na abụọ ndị a. 10:15 Maọbụ, Hadis 10:27 Dit 6:5; Lev 19:18
Luke 10:42 in English
Luke 10:42 · Berean Standard Bible
But only one thing is necessary. Mary has chosen the good portion, and it will not be taken away from her.”
Context
40Ma uche Mata gbasasịrị agbasa ebe ọ na-akwado maka ile ọbịa. Ọ bịakwutere ya sị ya, “Onyenwe anyị, ọ bụ na o metụghị gị nʼobi na nwanne m nwanyị hapụrụ naanị m ije ozi niile? Gwa ya ka ọ bịa nyere m aka.” 41Ma Onyenwe anyị zara ya sị, “Mata, Mata, ị na-echegbu onwe gị ma na-adọgbukwa onwe gị banyere ọtụtụ ihe, 42maọbụ naanị otu ihe dị mkpa, Meri ahọrọla nke ka mma, nke a na-agaghị anapụkwa ya.”
10:1 Ọ bụ naanị Luk dere banyere nzipụ ezipụrụ ndị ozi iri asaa na abụọ ndị a.
10:15 Maọbụ, Hadis
10:27 Dit 6:5; Lev 19:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.