Native Bible

Leviticus 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gwara Mosis sị,

Leviticus 8:1 in English

Leviticus 8:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 2“Kpọta Erọn na ụmụ ya ndị ikom, chịtakwa uwe ha, weta mmanụ nsọ, oke ehi nke aja mmehie na ebule abụọ ahụ, na nkata achịcha a na-ejighị ihe na-eko achịcha mee. 3Kpọkọtaa ọgbakọ ụmụ Izrel niile ka ha bịa nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.