Native Bible

Leviticus 3:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“ ‘Iwu ndị a ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. Unu ga-edebezu ya nʼebe ọbụla unu bi. Unu agaghị eri abụba maọbụ ọbara ọbụla.’ ”* 3:2 Lev 1:5 3:17 Lev 7:25-26; 17:10-14.

Leviticus 3:17 in English

Leviticus 3:17 · Berean Standard Bible

This is a permanent statute for the generations to come, wherever you live: You must not eat any fat or any blood.”

Context

15na akụrụ ya abụọ, na abụba kpuchiri ha ruo nʼakụkụ ukwu ya, na ihe kpuchiri umeju ya; nke ọ ga-ewepụ ya na akụrụ ya. 16Onye nchụaja ga-akpọ ha ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja dịka ihe oriri, onyinye nsure ọkụ, nke na-esi isi ụtọ. Abụba niile bụ nke Onyenwe anyị. 17“ ‘Iwu ndị a ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. Unu ga-edebezu ya nʼebe ọbụla unu bi. Unu agaghị eri abụba maọbụ ọbara ọbụla.’ ”* 3:2 Lev 1:5 3:17 Lev 7:25-26; 17:10-14.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.