Native Bible

Leviticus 27:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ iwu Onyenwe anyị nyere Mosis nʼugwu Saịnaị ka ọ nye ụmụ Izrel. 27:11 Anụ ụlọ rụrụ arụ Ndị a bụ anụ ndị ahụ a jụrụ ịnabata maka i ji chụọ aja, ha bụ ịnyịnya, ịnyịnya kamel na ịnyịnya ibu. 27:25 Ọpụ 30:13 27:28 Jos 6:15-17

Leviticus 27:34 in English

Leviticus 27:34 · Berean Standard Bible

These are the commandments that the LORD gave to Moses for the Israelites on Mount Sinai.

Context

32Otu ụzọ nʼụzọ iri nke igwe ehi na atụrụ niile, anụ nke iri ọbụla nke na-agabiga nʼokpuru mkpanaka onye ọzụzụ atụrụ mgbe a na-agụ ha ọnụ, ga-abụ ihe dị nsọ nye Onyenwe anyị. 33A gaghị ahọ anụ ụlọ a na-enye Onyenwe anyị ahọ, ile ma ha dị mma, maọbụ na ha dị njọ. A gaghị agbanwekwa ha. Ọ bụrụ na a gbanwee ha, ndị e ji gbanwee ha na ndị a na-achọ ịgbanwe ga-aghọ ihe dị nsọ, a gaghị agbarakwa ha.’ ” 34Ndị a bụ iwu Onyenwe anyị nyere Mosis nʼugwu Saịnaị ka ọ nye ụmụ Izrel. 27:11 Anụ ụlọ rụrụ arụ Ndị a bụ anụ ndị ahụ a jụrụ ịnabata maka i ji chụọ aja, ha bụ ịnyịnya, ịnyịnya kamel na ịnyịnya ibu. 27:25 Ọpụ 30:13 27:28 Jos 6:15-17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.