Levitikọs 17:16
Leviticus 17:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ bụrụ na ọ saghị uwe ya na ahụ ya, ikpe ọmụma dị ya nʼisi.’ ” 17:3 Ya bụ ọmụma ụlọ ikwu 17:11 Hib 9:22 17:15 Ọpụ 22:31
Leviticus 17:16 in English
Leviticus 17:16 · Berean Standard Bible
But if he does not wash his clothes and bathe himself, then he shall bear his iniquity.”
Context
14Nʼihi na ndụ ihe niile nwere ndụ dị nʼọbara. Ọ bụ ya mere m ji nye ụmụ Izrel iwu si unu erila ọbara anụmanụ ọbụla, nʼihi na ndụ ihe niile nwere ndụ dị nʼọbara ya. Nʼihi ya onye ọbụla riri ọbara, a ga-ekewapụ ya site nʼetiti ndị m. 15“ ‘Mmadụ ọbụla, maọbụ nwa afọ ma ọ bụkwanụ onye ọbịa, nke riri anụ nwụrụ nʼonwe ya, maọbụ nke anụ ọhịa dọgburu,* ga-eji mmiri saa uwe ya na ahụ ya, ọ ga-abụkwa onye rụrụ arụ ruo uhuruchi tupu ọ dị ọcha ọzọ. 16Ma ọ bụrụ na ọ saghị uwe ya na ahụ ya, ikpe ọmụma dị ya nʼisi.’ ”
17:3 Ya bụ ọmụma ụlọ ikwu
17:11 Hib 9:22
17:15 Ọpụ 22:31
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.