Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, Onyenwe anyị nọnyeere Joshua. Akụkọ a kọrọ banyere ya gbasara nke ukwuu nʼala ahụ niile. 6:26 Ya bụ, ọkpara ya ga-anwụ mgbe ọ ga-atọ ntọala nʼihi iwugharị obodo ahụ. 6:26 1Ez 16:34

Joshua 6:27 in English

Joshua 6:27 · Berean Standard Bible

So the LORD was with Joshua, and his fame spread throughout the land.

Context

25Joshua mere ka Rehab, nwanyị akwụna ahụ, na ndị ezinaụlọ ya niile dịrị ndụ. Nʼihi na Rehab zoro ndị ikom abụọ Joshua zigara, mee ka ha dị ndụ, bụ ndị gara inyochapụta obodo Jeriko. Ya mere, o binyere ndị Izrel ruo taa. 26Mgbe ahụ, Joshua gbara obodo Jeriko iyi sị, “Ọbụbụ ọnụ ka a na-abụ nwoke ọbụla nʼihu Onyenwe anyị nke ga-ebili wuokwa obodo Jeriko ọzọ. “Ndụ ọkpara* ya ka ọ ga-eji tọọ ntọala ya niile, ndụ nwa ya nke nta, ka ọ ga-eji guzobe ọnụ ụzọ ama ya niile ọtọ.”* 27Ya mere, Onyenwe anyị nọnyeere Joshua. Akụkọ a kọrọ banyere ya gbasara nke ukwuu nʼala ahụ niile. 6:26 Ya bụ, ọkpara ya ga-anwụ mgbe ọ ga-atọ ntọala nʼihi iwugharị obodo ahụ. 6:26 1Ez 16:34

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.