Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, ụmụ Ruben na ụmụ Gad kpọrọ ebe ịchụ aja ha wuru, “Ebe ịchụ aja akaebe,” nʼihi na ha sịrị, “Ọ bụ ihe akaebe igosi mmadụ niile na Onyenwe anyị bụkwa Chineke anyị.” 22:27 Jen 31:48; Jos 22:34; 24:27 22:31 Ọpụ 25:8; Lev 26:11-12; 2Ih 15:2

Joshua 22:34 in English

Joshua 22:34 · Berean Standard Bible

So the Reubenites and Gadites named the altar Witness, for they said,* “It is a witness between us that the LORD is God.”

Context

32Mgbe ahụ Finehaz, nwa Elieza, onye nchụaja, na ndị ndu ahụ laghachitere Kenan site na nzukọ ha na ụmụ Ruben na Gad na ọkara Manase mere nʼala Gilead kọọrọ Izrel ihe ha gatara. 33Okwu a tọrọ ụmụ Izrel ụtọ. Ha ṅụrịrị ọṅụ, too Chineke otuto. Ha ekwukwaghị okwu ibu agha megide ụmụ Ruben, ụmụ Gad na ụmụ Manase, banyere ibibi ala ha bi nʼime ya. 34Ya mere, ụmụ Ruben na ụmụ Gad kpọrọ ebe ịchụ aja ha wuru, “Ebe ịchụ aja akaebe,” nʼihi na ha sịrị, “Ọ bụ ihe akaebe igosi mmadụ niile na Onyenwe anyị bụkwa Chineke anyị.” 22:27 Jen 31:48; Jos 22:34; 24:27 22:31 Ọpụ 25:8; Lev 26:11-12; 2Ih 15:2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.