Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na Ain, Rimọn, Eta na Ashan, obodo anọ na obodo nta ha,

Joshua 19:7 in English

Joshua 19:7 · Berean Standard Bible

Ain, Rimmon, Ether, and Ashan—four cities, along with their villages,

Context

5Ziklag, Bet-Makabot, Haza Susa, 6Bet-Lebaot na Sharuhen, obodo iri na atọ na obodo nta ndị ọzọ gbara ha gburugburu. 7Na Ain, Rimọn, Eta na Ashan, obodo anọ na obodo nta ha, 8tinyekwara obodo nta ndị ọzọ niile gbara obodo ukwu ndị a gburugburu, ruo obodo Baalat-Bịa, ya bụ (obodo Rema dị na Negev). Nke a bụ ihe nketa ebo Simiọn dịka ikwu ha si dị. 9E sitere nʼoke ụmụ Juda wepụta oke ụmụ Simiọn, nʼihi na ihe ụmụ Juda ketara dị ukwuu karịa ihe ha kwesiri iketa. Ọ bụ nke a mere ụmụ Simiọn ji nweta ihe nketa site nʼetiti ala ndị Juda.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.