Joshua 1:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọbụla nupuru isi nʼiwu i nyere anyị, ọ ga-anwụ. Naanị dịrị ike, nweekwa obi ike.” 1:2 Ọnụ 12:7 1:2 Nʼoge a, ndị Izrel nọ na Shitim Jos 2:1; 3:1 nʼala Moab Dit 34:3 dị nʼakụkụ Jọdan. 1:5 Dit 7:24 1:5 Ọpụ 3:12; Dit 31:8,23 1:5 Dit 31:6,8; Hib 13:5
Joshua 1:18 in English
Joshua 1:18 · Berean Standard Bible
Anyone who rebels against your order and does not obey your words, all that you command him, will be put to death. Above all, be strong and courageous!”
Context
16Mgbe ahụ, ha zara Joshua, “Ihe ọbụla nke ị nyere anyị nʼiwu anyị ga-eme ha, ebe ọbụla i zigara anyị ka anyị ga-aga. 17Anyị ga-ege gị ntị dịka anyị si gee Mosis ntị. Ka Onyenwe anyị Chineke gị nọnyere gị dịka o si nọnyere Mosis. 18Onye ọbụla nupuru isi nʼiwu i nyere anyị, ọ ga-anwụ. Naanị dịrị ike, nweekwa obi ike.”
1:2 Ọnụ 12:7
1:2 Nʼoge a, ndị Izrel nọ na Shitim Jos 2:1; 3:1 nʼala Moab Dit 34:3 dị nʼakụkụ Jọdan.
1:5 Dit 7:24
1:5 Ọpụ 3:12; Dit 31:8,23
1:5 Dit 31:6,8; Hib 13:5
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.