Jona 1:1
Jonah 1:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu Onyenwe anyị bịakwutere Jona nwa Amitai, na-asị,
Jonah 1:1 in English
Jonah 1:1 · Berean Standard Bible
Now the word of the LORD came to Jonah son of Amittai, saying,
Context
1Okwu Onyenwe anyị bịakwutere Jona nwa Amitai, na-asị, 2“Bilie, gaa Ninive, bụ obodo ukwu ahụ, kwusaa okwu megide ya, nʼihi na ajọ omume ha abịarutela nʼihu m.” 3Ma Jona gbapụrụ ọsọ site nʼihu Onyenwe anyị chee ihu ya ije Tashish. O biliri jee Jopa, nʼebe ọ hụrụ ụgbọ mmiri nke na-aga Tashish. Ọ kwụrụ ụgwọ ije ụgbọ, banye isoro gaa Tashish ka o nwee ike gbapụ site nʼihu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.