Job 27:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ifufe si nʼọwụwa anyanwụ na-ebufu ya, agaghị ahụkwa ya anya ọzọ; ọ na-azachapụ ya site nʼọnọdụ ya.
Job 27:21 in English
Job 27:21 · Berean Standard Bible
The east wind carries him away, and he is gone; it sweeps him out of his place.
Context
19Ọ na-edina ala dịka ọgaranya ma ọ gaghị edinakwa dịka ọgaranya ọzọ;
mgbe ọ saghere anya ya abụọ, ihe niile efuola. 20Oke egwu na-adakwasị ya dịka idee mmiri;
oke ebili mmiri na-ebufu ya nʼabalị. 21Ifufe si nʼọwụwa anyanwụ na-ebufu ya, agaghị ahụkwa ya anya ọzọ;
ọ na-azachapụ ya site nʼọnọdụ ya. 22Ọ na-atụfu ya na-enweghị ebere
mgbe ọ na-eme ngwangwa ịgbapụ site nʼike ya. 23Ọ na-akụkọta aka ya nʼịkwa emo,
were ịma ọsụ wezuga ya nʼọnọdụ ya.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.