Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zaghachiri:

Job 26:1 in English

Context

1Mgbe ahụ, Job zaghachiri: 2“Lee ka i si nyere onye na-adịghị ike aka! Leekwa ka i si zọpụta ogwe aka nke onye ume na-adịghị! 3Lee ụdị ndụmọdụ i nyerela onye na-enweghị amamihe! Leekwa ụdị oke nghọta nke ị gosipụtara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.