Job 11:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị ga-edina ala na-atụghị egwu onye ọbụla, ọtụtụ ndị mmadụ ga-achọ ịnata amara nʼihu gị.
Job 11:19 in English
Job 11:19 · Berean Standard Bible
You will lie down without fear, and many will court your favor.
Context
17Ndụ gị ga-amụke karịa etiti ehihie,
ọchịchịrị ya ga-adịkwa ka ụtụtụ. 18Ị ga-anọkwa nʼudo nʼihi na olileanya dị;
ị ga-elegharịkwa anya gburugburu gị zuo ike na-atụghị ụjọ. 19Ị ga-edina ala na-atụghị egwu onye ọbụla,
ọtụtụ ndị mmadụ ga-achọ ịnata amara nʼihu gị. 20Ma anya ndị na-emebi iwu ga-ada,
ha agaghị achọta ụzọ mgbapụ;
olileanya ha ga-abụ nkubi ume nke ọnwụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.