Jọn 4:41
John 4:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọtụtụ ndị ọzọ kwerekwara na ya nʼihi okwu ya.
John 4:41 in English
John 4:41 · Berean Standard Bible
And many more believed because of His message.
Context
39Ọtụtụ ndị obodo Sameria kweere na ya nʼihi ama ahụ nwanyị ahụ gbara, “Ọ gwara m ihe niile m mere.” 40Ya mere mgbe ndị Sameria bịakwutere ya, ha rịọrọ ya ka ọ nọnyetụrụ ha, ọ nọnyekwaara ha ụbọchị abụọ. 41Ọtụtụ ndị ọzọ kwerekwara na ya nʼihi okwu ya. 42Ha gwara nwanyị ahụ, “Ihe anyị jiri kwere ugbu a abụghị ihe i kwuru, kama ọ bụ nʼihi na anyị onwe anyị anụla olu ya, matakwa na onye a bụ Onye nzọpụta nke ụwa nʼeziokwu.” 43Mgbe ụbọchị abụọ ahụ gasịrị, ọ hapụrụ ebe ahụ gawa Galili.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.