Native Bible

John 2:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ dịghị ya mkpa ka onye ọbụla gbaa akaebe banyere ụmụ mmadụ, nʼihi na ya onwe ya maara ihe dị nʼime mmadụ. 2:6 Nke a bụ ihe dị ka lita iri asaa na ise maọbụ ihe ruru narị na iri ise. 2:17 Abụ 69:9

John 2:25 in English

John 2:25 · Berean Standard Bible

He did not need any testimony about man, for He knew what was in a man.

Context

23Mgbe ọ nọ na Jerusalem nʼoge Mmemme Ngabiga, ọtụtụ mmadụ hụrụ ihe ịrịbama o mere kweere na ya. 24Ma Jisọs atụkwasịghị ha obi nʼihi na ọ matara mmadụ niile nke ọma. 25Ọ dịghị ya mkpa ka onye ọbụla gbaa akaebe banyere ụmụ mmadụ, nʼihi na ya onwe ya maara ihe dị nʼime mmadụ. 2:6 Nke a bụ ihe dị ka lita iri asaa na ise maọbụ ihe ruru narị na iri ise. 2:17 Abụ 69:9

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.