Native Bible

John 14:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m eme dịka Nna m nyere m nʼiwu, ka ụwa mara na m hụrụ Nna m nʼanya. “Bilienụ ugbu a ka anyị si ebe a pụọ. 14:16 Maọbụ, Onye Inyeaka

John 14:31 in English

John 14:31 · Berean Standard Bible

But I do exactly what the Father has commanded Me, so that the world may know that I love the Father. Get up! Let us go on from here.

Context

29Ugbu a, agwala m unu ihe a tupu o mezuo, ka ọ ga-abụ mgbe o mezuru, unu enwee ike kwere. 30Agaghị m agwa unu ọtụtụ okwu ọzọ nʼihi na eze na-achị ụwa a na-abịa. O nwekwaghị ike ọbụla nʼebe m nọ. 31Ana m eme dịka Nna m nyere m nʼiwu, ka ụwa mara na m hụrụ Nna m nʼanya. “Bilienụ ugbu a ka anyị si ebe a pụọ. 14:16 Maọbụ, Onye Inyeaka

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.