Native Bible

John 13:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ ihe nṅomi m nyere unu, meenụ dị ka mụ onwe m mere unu.

John 13:15 in English

John 13:15 · Berean Standard Bible

I have set you an example so that you should do as I have done for you.

Context

13Unu na-akpọ m Onyenwe unu na Nna unu ukwu, unu mere nke ọma nʼihi na nke a ka m bụ. 14Ebe ọ bụ na mụ onwe m, bụ Nna unu ukwu na Onyenwe unu sachara unu ụkwụ, unu kwesikwara ịsachakwa ụkwụ ibe unu. 15Nke a bụ ihe nṅomi m nyere unu, meenụ dị ka mụ onwe m mere unu. 16Nʼezie, nʼezie, ohu adịghị adị ukwuu karịa nna ya ukwu, maọbụ onye e ziri ozi a karịa onye ziri ya ozi. 17Ọ bụrụ na unu a mara ihe ndị a, ngọzị ga-adịrị unu ma unu mee ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.