Native Bible

John 12:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ama m na iwu ya bụ ndụ ebighị ebi, nʼihi ya, ihe ọbụla Nna gwara m ka m na-ekwu.” 12:5 Narị denarị atọ ruru ụgwọ ọnwa onye ọrụ ga-anata nʼotu afọ. 12:13 Abụ 118:25,26 12:15 Zek 9:9 12:38 Aịz 53:1 12:40 Aịz 6:10

John 12:50 in English

John 12:50 · Berean Standard Bible

And I know that His command leads to eternal life. So I speak exactly what the Father has told Me to say.”

Context

48Onye ọbụla jụrụ m ma jụkwa okwu m, nwere onye ga-ekpe ya ikpe. Okwu niile m kwuru ga-ama ya ikpe nʼụbọchị ikpeazụ. 49Okwu ndị a esiteghị nʼaka m. Ha sitere nʼaka Nna ahụ onye zitere m ma nyekwa m iwu ihe m ga-ekwu na otu m ga esi kwuo ya. 50Ama m na iwu ya bụ ndụ ebighị ebi, nʼihi ya, ihe ọbụla Nna gwara m ka m na-ekwu.” 12:5 Narị denarị atọ ruru ụgwọ ọnwa onye ọrụ ga-anata nʼotu afọ. 12:13 Abụ 118:25,26 12:15 Zek 9:9 12:38 Aịz 53:1 12:40 Aịz 6:10

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.