Jeremaya 46:1
Jeremiah 46:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ okwu Onyenwe anyị, nke ruru Jeremaya onye amụma ntị, banyere mba dị iche iche.
Jeremiah 46:1 in English
Jeremiah 46:1 · Berean Standard Bible
This is the word of the LORD about the nations—the word that came to Jeremiah the prophet
Context
1Ndị a bụ okwu Onyenwe anyị, nke ruru Jeremaya onye amụma ntị, banyere mba dị iche iche. 2Nke dịrị Ijipt:
Ndị a bụ okwu dị megide usuu ndị agha Fero Neko, bụ eze Ijipt, ndị Nebukadneza eze Babilọn meriri nʼagha na Kakemish, nʼakụkụ osimiri Yufretis, nʼafọ nke anọ nke ọchịchị Jehoiakim nwa Josaya, bụ eze Juda. 3“Kwadoonụ ọta agha unu, ndị ukwu na ndị nta,
zọpụnụ ije maka ibu agha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.