Ndị Ikpe 21:25
Judges 21:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼụbọchị ndị a, Izrel enweghị eze na-achị ha.* Nʼihi nke a, onye ọbụla na-eme ihe ọbụla ọ chọrọ, na ihe ọbụla dị ya mma nʼanya.* 21:25 Nkp 17:6; 18:1; 19:1 21:25 Dit 12:8; Nkp 17:6
Judges 21:25 in English
Judges 21:25 · Berean Standard Bible
In those days there was no king in Israel; everyone did what was right in his own eyes.
Context
23Ya mere, ndị Benjamin mere dịka ndụmọdụ e nyere ha si dị. Onye ọbụla nʼime ha jidere otu nwaagbọghọ nʼike mgbe ha na-ete egwu nʼoge mmemme ahụ ka ọ bụrụ nwunye ya. Ha lara nʼihe nketa ha, wughachi obodo ha, biri nʼime ya. 24Mgbe ihe ndị a gasịrị, ụmụ Izrel laghachiri nʼobodo ha, nʼotu nʼotu, onye ọbụla kwa laghachiri nʼebo ya, nʼikwu ya, nʼihe nketa nke aka ya. 25Nʼụbọchị ndị a, Izrel enweghị eze na-achị ha.* Nʼihi nke a, onye ọbụla na-eme ihe ọbụla ọ chọrọ, na ihe ọbụla dị ya mma nʼanya.*
21:25 Nkp 17:6; 18:1; 19:1
21:25 Dit 12:8; Nkp 17:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.