Native Bible

Judges 18:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

* Ndị ebo Dan nọgidere na-efe arụsị ndị ahụ Maịka mere oge ahụ niile ụlọ nzute Chineke dị na Shaịlo. 18:31 Dit 12:1-32; Jos 18:1,8; Nkp 18:18; 21:12

Judges 18:31 in English

Judges 18:31 · Berean Standard Bible

So they set up for themselves Micah’s graven image, and it was there the whole time the house of God was in Shiloh.

Context

29Ọ bụ nke a mere e ji kpọọ aha obodo ahụ Dan, nke bụ aha nna ha ochie, onye bụ nwa Izrel. Ma tupu ebo Dan ebibie ya, aha obodo a nʼoge gara aga bụ Laish. 30Nʼebe ahụ ndị Dan guzobeere onwe ha arụsị, Jonatan, nwa Geshọm, nwa Mosis, na ụmụ ya ndị ikom niile ghọọrọ ndị nchụaja nye ebo Dan ruo nʼoge a dọtara ala ahụ nʼagha. 31* Ndị ebo Dan nọgidere na-efe arụsị ndị ahụ Maịka mere oge ahụ niile ụlọ nzute Chineke dị na Shaịlo. 18:31 Dit 12:1-32; Jos 18:1,8; Nkp 18:18; 21:12

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.